Gaa na ọdịnaya

Clifford Ohiagu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Clifford Ohiagu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye otu 4th National Assembly na-anọchite anya Obi Ngwa / Osisioma / Ugwunagbo nke Abia Steeti n'okpuru nche anwụ nke People's Democratic Party. [1]

  • Ndị nnọchiteanya ndị omeiwu mba Naịjirịa si Abia

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Ministerial appointments: All the intrigues". Emma Aziken. OnlineNigeria. 11 July 2005. Archived from the original on 2015-07-05. Retrieved 2015-07-04.