Gaa na ọdịnaya

Clinton Amadi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Clinton Amadi
State Representative
ConstituencyOwerri Municipal
Personal details
Born1971 (age 5455)
Political partyLabour Party (Nigeria)
OccupationPolitician

Clinton Christopher Nkemjika Amadi Listeniis bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye omeiwu. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu Imo State House of Assembly na-anọchite anya Owerri Municipal n'okpuru ikpo okwu nke Labour Party.[1][2]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

Clinton si Owerri Nshise. A A mụrụ ya n'afọ 1971 n'ezinụlọ Benard Clinton Amadi. Ọ malitere ụlọ akwụkwọ elementrị ya na Township Primary School na Owerri tupu ọ kwaga Zumuratul Islamia Primary School dị na Lagos. O mechara gaa Niger School of Commerce na Institute of Management and Technology . [1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Amadi dịka onye otu ụlọ omeiwu Imo Steeti site na 2007 ruo 2011.[3] N'afọ 2023, Amadi sochiri ọzọ na ntuliaka ụlọ omeiwu nke steeti Imo mana a kpọghị ya onye meriri. O mechara gaa n'ụlọ ikpe, a kwupụtara na ọ bụ onye mmeri. [3][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 "HON. CLINTON AMADI". Imo State House of Assembly (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-12-12.
  2. 1 2 "Clinton Amadi,Amuchie Sworn In As Members of IMHA". Watchdog Newspaper."Clinton Amadi,Amuchie Sworn In As Members of IMHA". Watchdog Newspaper.
  3. 1 2 Okeoma, Chidiebube (2023-04-08). "Imo LP candidate released after days in police custody". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-12-12.