Comfort Asamoah
Ọdịdị

Comfort Asamoah bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ghana. Ọ bụ onye nzuko omeiwu na-anọchite anya mpaghara Ashanti site na 1960 ruo 1965 na onye otu nzuko omeiwu Asante Mampong site na 1965 ruo 1966.[1][2][3][4]
Asamoah so na ndị inyom mbụ batara n'ụlọ omeiwu Ghana na 1960 n'okpuru nnọchite anya ndị mmadụ (ụmụ nwanyị). Ọ so na ụmụ nwanyị 10 ndị a họpụtara n'enweghị mmegide na 27 June 1960 na tiketi Convention People's Party.. [5][6]
Tupu ọ banye n'ụlọ omebe iwu, ọ rụrụ ọrụ na Workers Brigade site na 1957 ruo 1960.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị omeiwu a họpụtara na ntuli aka ndị omeiwu Ghana na 1965
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Arhin (1991). The life and work of Kwame Nkrumah: papers of a symposium organized by the Institute of African Studies, University of Ghana, Legon. Sedco. ISBN 9964721072.
- ↑ (1965) "Parliamentary Debates; Official Report, Part 2". Parliamentary Debates.
- ↑ (1966) "Ghana Year Book". Ghana Year Book.
- ↑ (1965) "West Africa Annual, Issue 8". West Africa Annual.
- ↑ Ghana Today, Volumes 3–4. Information Section, Ghana Office (1959).
- ↑ Ghana Gazette. National government publication (1960).