Gaa na ọdịnaya

Connor Ross

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Connor Falcon Samir Ross Keyhani (amuru Conj Samir Keyhani na Disemba 6, 1988) bu onye omekorita America. Amụrụ na Grand Prairie, Texas, amaara ya maka ọrụ ya na fim Headgame, Pirate Camp na Driftwood.