Coordinated Universal Time
Jump to navigation
Jump to search
Coordinated Universal Time na bekee, (UTC), bu otu adi-iji amata ihe oge bu n'elu uwa nile. O bu taa ndi mmadu no n'uwa nwe ọtu ha nwere-ike ima oge ma mgbe ha gara ogbozo. Ndi International Atomic Time bu ndi n'eleekotawa machine nke n'emee oge uwa di mma.
source | abbreviation |
---|---|
English | CUT (coordinated universal time) |
French | TUC (temps universel coordonné) |
compromise | UTC |
Ha na guta ihe oge bu mgbe ha n'eleewa ọtu uwa di-igba anyawu buru-buru, ma otu onwa na gba anyi buru-buru. Ikwesiri ma time zone i-no la, gi tinye m'obu mee nwefu oke ikwesiri.
Example: Fraide, 2022-07-01 T 14:17 UTC
Ndi no la New York kwesiri nwefu ise na oge no n'elu. Ndi no na Naigeria kwesiri tinye otu.
Links na aga n'ezi[mezie | dezie ebe o si]