Cornelius Nnaji
Ọdịdị
Cornelius Prince Nnaji bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu na-anọchite anya Enugu East/Isi-Uzo Federal Constituency na House of Representatives . [1][2]
Mmalite ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Cornelius Nnaji n'afọ 1973 ma si Enugu Steeti. N'afọ 2019, ọ nọchiri Kingsley Ebenyi ka a họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu gọọmentị etiti n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP).[1][2]
Ihe ịma aka iwu
[dezie | dezie ebe o si]Nnaji zọpụtara ọzọ na ntuli aka nke February 2023 maka okwu nke abụọ mana onye na-asọmpi ya, Prọfesọ Sunday Nnamchi nke Labour Party (LP) ka ekwuputara na ọ bụ onye mmeri. Nnaji gbara aka na mmeri a, ụlọikpe na-ahụ maka mkpesa ntuli aka nke nọ na Enugu kwupụtara na ọ bụ onye meriri na ntuli aka ahụ, ma kagbuo mmeri Nnamchi n'ihi na o nweghị iru eru ịzọ ọkwa nhoputa ndi ochichi.[3][4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria". constrack.ng. Retrieved 2025-01-03.
- 1 2 "Citizen Science Nigeria". citizensciencenigeria.org (in Bekee). Retrieved 2025-01-03.
- ↑ Ede, Raphael (2023-09-08). "Tribunal sacks Enugu Rep, declares PDP candidate winner". Punch Newspapers (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-03.
- ↑ Sunday, Ochogwu (2023-11-03). "Reps Seat: Appeal Court sacks Cornelius Nnaji, upholds election of LP's Nnamchi". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-03.