Coupé Décalé
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Coupé-Décalé)
Coupé Décalé
| Obere ụdị nke | electronic dance music, zouglou |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 2000 |
| Mba osi | France |
Coupé Décalé bu otu egwu nke ukwu na madu na gbá nkwà shí Cote d'Ivoire na ndi Ivorie di na mba ébé Paris, France. O jìkotàrà egwu Zouglous na egwu ndi na ó nwèrè egwu na da kạ egwu Afrika nwéré ụdụ di ukwu, na á gbáriá na ha dòsèrè ya ntakírí.