DJ Sonia
Sonia Kayitesi, nke a na-akpọkarị Dj Sonia amụrụ Ọktoba 31, 1998 (afọ 26) na Huye District, Rwanda nye Pio Nkubito na Mathlide Mukarutesi bụ nwanyị Rwandan disc jockey, [1] nwanyị ọchụnta ego, onye nhazi mmemme, ihe nlereanya na onye ejiji.
Mbido ndụ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ sonyeere deejaying Career kemgbe 2019.[1] A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na Music of Rwanda site na mmemme ntozu iko mba ụwa.[2] O nyere aka na emume Rwanda nke inye nwa ọhụrụ gorilla aha, nke a ma ama dị ka Kwita Izina..[1][2][3][4][5][6]
Sonia egwuriwo egwu n'ọtụtụ egwu dị iche iche, gụnyere Silent Disco, Decent Entertainment, Giants of Africa, [7] Hill Festival, ma kpọọ egwu na họtel dị iche iche na ọtụtụ egwuregwu, [8] gụnyere Women's Afrobasket Rwanda 2023, [9] FIBA World Cup, na ọtụtụ ebe ndị ọzọ. [3][10] A kpọrọ DJ Sonia onye bụ otu n'ime ọtụtụ ụmụ nwanyị DJ na-agwakọta egwu na Kigali, ka ọ bịa kọntaktị ebe ọ zutere Darassa onye bụ otu mu ndị kasị ukwuu na egwu Tanzania na Masauti onye bụ otu na ndị omenkà a ma ama na Nairobi. [11][12] Ọ bụ ugbu a otu n'ime ndị na-agwakọta egwu maka mgbasa ozi mba Rwanda, Redio Rwanda, Rwanda TV, na alaka ya nke abụọ, nke bụ KC2. [13][14][15][16]
Ọ rụrụ ọrụ dị ka Dj mgbe ndị na-agụ egwu Naijiria Davido na Tiwa Savage gara Rwanda. [17] [18][19]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ (August 31, 2023) "Global leaders, sports legends, artists and conservation champions to name baby mountain gorillas in Rwanda's Kwita Izina celebration". RDB News.
- ↑ Gatera (2023-03-08). Tracing the journey of female DJs in Rwanda (en). The New Times (Rwanda) . Retrieved on 2023-12-13.
- ↑ Irakoze (2021-10-18). The top female deejays in Rwanda (en). The New Times. Retrieved on 2023-12-12.
- ↑ Mandala (2023-03-08). Tracing the journey of female DJs in Rwanda (en-US). KIGALI DAILY NEWS. Archived from the original on 2024-02-02. Retrieved on 2024-02-02.
- ↑ Gatera (2024-02-19). It's a dream come true - DJ Sonia on her Youth Excellence Awards nomination (en-US). SENS Magazine Rwanda. Retrieved on 2024-05-22.
- ↑ Gatera (2024-06-14). Music creators laud Recording Academy's expansion plan to Rwanda (en). The New Times. Retrieved on 2024-08-02.
- ↑ Kirezi (2023-08-20). Photos: Davido, Tiwa Savage close Giants of Africa festival in style (en). The New Times. Retrieved on 2023-12-13.
- ↑ Gatera (2023-11-17). How can the artiste-media war in Rwanda end? (en). The New Times. Retrieved on 2024-05-27.
- ↑ Bahizi (2023-07-29). Thrilling moments on day one of FIBA Women's Afrobasket 2023 (en). The New Times. Retrieved on 2023-12-13.
- ↑ Dj Sonia - La Reine de Platine. www.djsoniamusic.com. Retrieved on 2023-12-13.
- ↑ Bahizi (2023-08-04). Weekend entertainment extravaganza in Kigali (en). The New Times. Retrieved on 2023-12-13.
- ↑ Mbabazi (2020-07-20). Rwandan DJs on challenges they encounter at their job (en). The New Times. Retrieved on 2023-12-13.
- ↑ Gatera (2021-10-27). Why Rwanda needs more female DJs (en). The New Times. Retrieved on 2023-12-13.
- ↑ 'La reine des platines' - Ikiganiro na DJ Sonia, umwe mu ba-DJ bakunzwe cyane mu karere (rw). BBC News Gahuza (2024-02-07). Retrieved on 2024-02-07.
- ↑ Gatera (2024-02-19). DJ Sonia lands continental awards nomination (en). The New Times. Retrieved on 2024-02-19.
- ↑ Gatera (2024-02-19). It's a dream come true - DJ Sonia on her Youth Excellence Awards nomination (en-US). SENS Magazine Rwanda. Retrieved on 2024-08-02.
- ↑ Abayisenga (2023-08-20). Davido, Tiwa Show What they Do Best At Giants of Africa (en-US). KT PRESS. Retrieved on 2023-12-12.
- ↑ Gatera (2024-03-10). Showbiz recap: Mbonyi announces East African tour, DJ Sonia thrills Kampala (en). The New Times. Retrieved on 2024-03-11.
- ↑ Gatera (2024-03-07). DJ Sonia heads to Kampala for Women's Day show (en). The New Times. Retrieved on 2024-03-11.