Dabo Haruna
Ọdịdị
Dabo Ismaila Haruna (amụrụ na 29 Maachị 1982) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu na-anọchite anya Toro Federal Constituency nke Bauchi Steeti na Ụlọ ndị nnọchiteanya.[1]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 10th National Assembly Members - Dabo Ismaila Haruna. orderpaper.ng (2024). Archived from the original on 2025-01-08. Retrieved on 2025-01-08.