Gaa na ọdịnaya

Daniel Asama Ago

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Daniel Asama Ago bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu na-anọchite anya Bassa/Jos North Federal Constituency nke Plateau Steeti na 10th Ụlọ ndị nnọchiteanya n'okpuru ikpo okwu nke Labour Party. [1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Abuja (2024-09-07). Appeal Court affirms Plateau Rep Asama's election (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-28.
  2. Ayobami (2024-02-12). Plateau crisis: Rep expresses commitment to restoring peace (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-28.
  3. Abbas Honours Reps Member, Daniel Asama At Church Thanksgiving In Jos – Independent Newspaper Nigeria (en-GB) (2024-06-09). Retrieved on 2024-12-28.