Gaa na ọdịnaya

Danladi Baido

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Danladi Baido Tijo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jerela ozi dị ka onye na-anọchite anya Karim-Lamido/Lau/Ardo Kola Federal Constituency nke Taraba State na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Ọ bụ onye SPD ga-azọ ọkwa gọvanọ na steeti Taraba na 2023. [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Enoch. HON. DANLADI BAIDO TIJO SDP GOVERNORSHIP CANDIDATE FOR 2023 TARABA STATE: THINGS TO FIX (en-US). Paradigm News. Retrieved on 2025-01-07.
  2. Soyombo (2017-06-28). OBITUARY: Danbaba Suntai... wrecked by a plane crash, loved to the grave by his wife (en-GB). The ICIR- Latest News, Politics, Governance, Elections, Investigation, Factcheck, Covid-19. Retrieved on 2025-01-07.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]