Danlami Hamza
Ọdịdị
Danlami Hamza | |
|---|---|
| Member of the House of Representatives | |
| In office 1990 to 2003 from 2003 to 2007 – 2007to 2011 | |
| Constituency | Kano state |
| Personal details | |
| Born | Kano State |
| Nationality | Nigerian |
| Occupation | Politician |
Danlami Hamza bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Kano Steeti nke nọchitere anya Fagge Federal Constituency na National Assembly. A họpụtara ya dịka onye otu ụlọ ndị nnọchiteanya n'okpuru All Nigeria Peoples Party (ANPP), na-eje ozi ugboro atọ site na 1990 ruo 2003, 2003 ruo 2007, na 2007 ruo 2011. [1][2] .[1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ House of Representatives Member | Honourable Danlami Hamza (2007-10-20). Archived from the original on 20 October 2007. Retrieved on 2025-01-07.