Dental and Maxillofacial Hospital Port Harcourt
Ọdịdị
Dental and Maxillofacial Hospital Port Harcourt
| Oge/afọ mmalite | Novemba 2012 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Port Harcourt |
| Nhazi ọnọdụ | 4°48′20″N 7°0′33″E |
| Ụkpụrụ ụlọ | International Style |
| Ụbọchị nke ọrụ mmeghe | 2013 |

Rivers State Dental and Maxillofacial Hospital (RSDMH) nke dị na Garrison, Port Harcourt, bụ ụlọ ọgwụ ọkachamara nke Naijiria meghere n'afọ 2013 iji nyere ọha na eze aka na ọrịa ezé, ọnụ nakwa maxillofacial. Ụlọ ọgwụ ahụ bụ nke Gọọmentị Rivers State ma a na-ewere ya dị ka nke mbụ n'ụdị ya na Sub-Saharan Africa.[1][2]
Ụlọ ọgwụ ahụ bụ otu n'ime isi ụlọ ọrụ ahụike dị na steeti nke International Trauma and Care Centre (ITCC) na-elekọta. Ụlọ owuwu ya dị okpukpu anọ. [1] [2]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ụlọ ọgwụ dị na Port Harcourt
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "PH, New Hub For Medical Tourism", The Tide, Rivers State Newspaper Corporation, 4 February 2013. Retrieved on 15 July 2014.
- 1 2 Newly-built N2bn dental hospital excites Port Harcourt residents. Punchng.com. Punch Nigeria Limited (10 November 2012). Archived from the original on 14 July 2014. Retrieved on 15 July 2014.