Gaa na ọdịnaya

Deo Bonaventure Munishi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Deo Bonaventure Munishi (amụrụ 6 Eprel 1989) bụ onye na-echere mba Tanzania goolu na bọọlụ, nke na-agbara otu egwu bọọlụ Lipuli. Ọ bụ onye otu egwuregwu maka 2008 CECAFA Cup na 2015 COSAFA Cup.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]