Gaa na ọdịnaya

Domenica Ruta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

To 

Domenica Ruta bụ onye odee nke mba America. Akwụkwọ mbụ ya, akwụkwọ ncheta With or Without You, so n'otu n'ime akwụkwọ ndị bụ <i id="mwDQ">New York Times</i> Best Seller . [1][2]

Mmalite Ndụ Ya

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ruta na Danvers, Massachusetts nye nne na nna na-alụbeghị onwé há. Ọ gara Phillips Academy na Oberlin College. Ruta nwere nzere Master of Fine Arts site na Michener Center for Writers na Mahadum Texas na Austin . [3]

Ọrụ Ya

[dezie | dezie ebe o si]

E bipụtara akwụkwọ ncheta Ruta, With or Without You, na Febụwarị 26, 2013. Ọ na-akọwa mmekọrịta siri ike Ruta na nne ya na-aṅụ ọgwụ ọjọọ riri ya ahụ, yana ọgụ nke Ruta na ịṅụbiga mmanya ókè na-álụ̀[3] A kpọrọ akwụkwọ akụkọ mbụ ya, Last Day, dịka otu n'ime akwụkwọ ọrụ narị nke The New York Times Notable nke 2019. [4] A ga-ebipụta akwụkwọ akụkọ ya kachasị ọhụrụ, All the Mothers, na Mee 6, 2025 site na Random House.

Ugbu a, ọ na-akụzi edemede ncheta na ihe omuma na-abụghị akụkọ ifo maka Gotham Writers Workshop na New York City.[5]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Loving But Leaving A Toxic Mother In 'Without You'", National Public Radio, February 24, 2013. Retrieved on June 10, 2014.
  2. Swansburg. "Is That My Mother on the Phone?", Slate, January 3, 2013. Retrieved on June 10, 2014.
  3. 1 2 Fragoso. "Mommy Highest", New York Times, March 22, 2013. Retrieved on June 10, 2014.Fragoso, Margaux (March 22, 2013). "Mommy Highest". New York Times. Retrieved June 10, 2014.
  4. "100 Notable Books of 2019", The New York Times, 2019-11-25. Retrieved on 2025-03-07. (in en-US)
  5. Memoir Writing Faculty. Gotham Writers Workshop. Retrieved on January 31, 2015.