Donald Okogbe
Ọdịdị
Okogbe Ojemeh Donald bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu na-anọchite anya Akoko-Edo II na Edo Steeti Ụlọ Mgbakọ [1]
Na Ọktoba 2024, ọnwa isii ka a kwụsịrị ya na Mee 2024, ụlọ omebe iwu Edo Steeti weghachitere Okogbe na-esochi ebubo na ọ kụrụ ọtụmọkpọ n'ogige mgbakọ ahụ. [2] [3][4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Moses (2024-05-06). Edo Assembly: My suspension cannot stand - Hon Okogbe (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Suspended Edo lawmaker sues speaker over allegation of planting charms in assembly complex - Daily Trust (en-US). dailytrust.com/ (2024-06-24). Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Iyemefokhai (2024-10-02). Edo Assembly recalls 3 suspended lawmakers (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ "Edo Assembly Suspends Three Lawmakers over Alleged Plot to Remove Leadership".