Dorcas Ajoke Adesokan
Appearance
Dorcas Ajoke Adesokan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Dorcas Ajoke Adesokan |
Aha enyere | Dorcas, Ajoke |
aha ezinụlọ ya | Adesokan |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Julaị 1998 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Spanish |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu badminton, Olympic competitor |
Ebe obibi | Abeokuta |
ụdị egwuregwu | badminton |
Aka aka | right-handedness |
na-egwu aka | right-handedness |
Ihe nrite | African champion, African Games champion |
Dorcas Ajoke Adesokan (amụrụ na ụbọchị nke ise na ọnwa Julaị na afọ nari iri itoolu iri itoolu na asatọ) bụ onye Naijiria na-egwu badminton.[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ puku abụọ iri na anọ, o ritere ọla nchara na African Championships na ụmụ nwanyị na-alụbeghị di na nwunye na ihe omume ngwakọta abụọ, na ọlaọcha na ihe omume ndị otu ngwakọta.[2] N'ọnwa Juun, ọ meriri asọmpi mba Lagos na ihe omume ụmụ nwanyị abụọ.[3]
N'afọ puku abụọ iri na itoolu, ọ gara asọmpi n'egwuregwu Afrịka, merie ọla edo ngwakọta, ọlaọcha abụọ n'egwú ụmụ nwanyị na abụọ.
N'afọ puku abụọ iri abụọ na otu, o sonyere na na afọ puku abụọ na iri abuo Summer Olympics.[4][5]
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]Egwuregwu Afrịka
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ebe a na-anọ | Onye mmegide | Ihe ndị a tụrụ | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2019 | Ain Chock Indoor Sports Center, Casablanca, Morocco | Johanita Scholtz | 1921 na 1821 | Ọlaọcha |
Edesibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Players: Dorcas Ajoke Adesokan. Badminton World Federation. Retrieved on 14 October 2016.
- ↑ Paul and Adesokan; Africa's Best Juniors. Badminton Confederation of Africa. Retrieved on 14 October 2016.
- ↑ Host Win Women's and Mixed Doubles. Badminton Confederation of Africa. Retrieved on 14 October 2016.
- ↑ Tokyo 2020 Olympics: Nigeria aiming to break from the past. Vanguard (24 July 2021). Retrieved on 8 September 2021.
- ↑ Adesokan Dorcas Ajoke. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 8 September 2021. Retrieved on 8 September 2021.