Doris Simeon

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Doris Simeon-Ademinokan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoDoris Simeon Dezie
Aha ọmụmụDoris Simeon-Ademinokan Dezie
Aha enyereDoris Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Doris Simeon bụ nwaafọ Naijiria na-eme ihe nkiri n'asụsụ yoroba na bekee.,nke bụkw onye Edo Steeti

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Simeon na Legos,nke Naijiria . N'ịbụ onye a zụlitere ma gụọ akwụkwọ na mpaghara Ojota nke Legos,na Naijiria, Doris bidoro ihe nkiri site n'ihe nkiri nke Nollywood nke afọ 2001 aha ya bụ Oloju Ede. Ọ gụsịrị akwụkwọ na PEFT Institute, ebe ọ gụrụ nchịkwa mmepụta ihe nkiri.

Ọrụ ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Onye na-eme ihe nkiri n'asụsụ yoroba na bekee, Simeon malitere n'ime emume atọ nke Papa Ajasco n'akpa ọchị. [1] O nwetekwzịrị ọrụ ị pụta n'ihe nkiri Nollywood bụ Oloju Ede, Alakada, Ten Million Naira na Modupe Temi . Ọ pụtala n'ihe nkiri Eti Keta [2]

N'afọ 2010, ọ pụtara dika enyi nwanyị Da Grin na Ghetto Dreamz . [3] ma sonye rụpụta Omo Iya kan . [4]

N'inye ya ọrụ mbụ ya site n'aka onye na-eme ihe nkiri nwụgoro bụ Yomi Ogunmola, Simeon gbagoro n'ọkwa kachasị elu n'ihe nkiri 100 gụnyere Eti Keta, Oloju Ede, Alakada, Ten Million Naira, Abani Kedun, Iseju Marun, Omo Iya Kan, Ghetto Dreams, Silence, Gucci Girls, Omo Pupa, Asiri na Modupe Temi.  [ see okwu dị mkpa ] Onye a mụrụ n'ime ihe nkiri nwere ikike i me dịka onye nchịkọta mmemme nke emume na onye nchịkọ ihe ngosi onyonyo, Doris malitere ọrụ ya n'ime emume atọ nke Papa Ajasco n'akpa ọchị.  [ see okwu dị mkpa ]

Nrite[dezie | dezie ebe o si]

• 2008 AMAA awards Best Indigenous Actress Onitemi. [5]
• 2010 Zafaa Award Best Actress Indigenous Asiri [6] [7]
• Award for excellence by Okpella Movement in the United States[ see okwu dị mkpa ]
• [ see okwu dị mkpa ]Afemiah Development Group award for best indigenous art[ see okwu dị mkpa ]ist[ see okwu dị mkpa ]
• 2015 All Youths Tush Awards AYTA Role Model (Movie) Award [8]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ onye na-arụpụta na onye nduzi ihe nkiri bụ Daniel Ademinokan, [5] onye o zutere n'ogige ebe ha na-eme ihe nkiri. [1] Ha nwere otu nwa nwoke David. [9] N'ọnwa Mee nke afọ, ha gbara alụkwaghịm. [10]

Nrụtụka[dezie | dezie ebe o si]

1. 1.0 1.1 Adeola Balogun. "I regret dating Yomi Ogunmola", The Punch, 9 August 2008. Retrieved on 26 March 2011.
2. Jayne Usen (29 January 2011). Kate Henshaw, the ‘Third Party' and I. next. Archived from the original on 8 April 2011. Retrieved on 26 March 2011.
3. "Doris Simeon to Star in Ghetto Dreamz", allafrica.com, 20 February 2011. Retrieved on 26 March 2011.
4. My Experience As Dagrin's Girlfriend - Doris Simon. allafrica.com (4 March 2011). Retrieved on 26 March 2011.
5. 5.0 5.1 "My wife is sexy says Ademinokan", Vanguard, 5 September 2009. Retrieved on 26 March 2011.
6. Zafaa Award Winners 2010. African film and Television arts. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2020-11-12.
7. Nadia Buari, Majid Michel & Co Nominated For African Films Festival And Academy Awards 2010. Ghanaweb (25 September 2010). Retrieved on 26 March 2011.
8. "Seyi Law, Doris Simeon, Jaywon & More Grace TUSH Awards 2015", SecureNigeria365, 2015-12-10. Retrieved on 2018-09-17.
9. "Why my life is scandal free - Doris Simeon", nigeriafilms.com. Retrieved on 26 March 2011.
10. ""My Ex-Wife Was Sleeping Around With Different Men" – Daniel Ademinokan Bombs Doris Simeon", 10 December 2017. Retrieved on 6 May 2018.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

• Doris Simeon on IMDb