Doris Uboh-Ogunkoya
Ọdịdị
Doris Uboh-Ogunkoya (amụrụ na 16 Juun 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Ekuku-Agbor Delta steeti [1]
Onye isi ala Bola Tinubu họpụtara ya dị ka onye isi nchịkwa, Rural Electrification Fund (REF) na Maachị 8, 2024.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Uboh-Ogunkoya nọchitere anya mpaghara gọọmenti etiti nke Ika na Delta Steeti site na 2007 ruo 2011 [2]
N'afọ 2019 ọ meriri tiketi Senatorial nke All Progressives Congress na primaries iji nọchite anya Delta North Senatorial District [3]
Ọ merikwara primaries n'okpuru All Progressives Congress iji nọchite anya mpaghara gọọmenti etiti Ika na ntuli aka nke ọha na 2023 [1] [4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "2023: Doris Uboh wins APC Ika Federal constituency ticket". The Guardian (in Bekee ndị America). 2022-05-28. Archived from the original on 2022-05-29. Retrieved 2023-03-03.
- ↑ "Doris Uboh-Ogunkoya Bids Politics Farewell?". This Day. Retrieved 2023-03-03.
- ↑ Amaize etc al, Emma (2018-10-05). "2019:Doris Uboh Clinches Delta North APC Ticket". Vanguard. Retrieved 2023-03-03.
- ↑ "2023: Doris Uboh wins APC Ika Federal constituency ticket". The Guardian (in Bekee ndị America). 2022-05-28. Archived from the original on 2022-05-29. Retrieved 2023-03-03."2023: Doris Uboh wins APC Ika Federal constituency ticket". The Guardian. Lagos, Nigeria. 2022-05-28. Retrieved 2023-03-03.