Gaa na ọdịnaya

Durosimi Meseko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Durosimi Meseko bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke si Kogi steeti, onye amuru na March 1963. Ọ nọchitere anya Kabba/Bunu Federal Constituency na National Assembly, jere ozi dịka onye otu Peoples Democratic Party (PDP) site na 2003 ruo 2007. [1][2]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. The House of Representatives, Federal Republic of Nigeria. nassnig.org (2007-12-21). Archived from the original on 2007-12-21. Retrieved on 2025-01-08.
  2. House of Representatives Member | Honourable Durosimi Meseko. nassnig.org (2007-10-20). Archived from the original on 2007-10-20. Retrieved on 2025-01-08.