Ebele Ofunneamaka Okeke

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ebele Ofunneamaka Okeke
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEbele Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Jụn 1948 Dezie
Ebe ọmụmụNnewi Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụinjinia Dezie
onye were ọrụỌrụ gọọmentị Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Southampton, Mahadum nke Nigeria, Archdeacon Crowther Memorial Girls' School, Loughborough University, University College London Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa Dezie
isi agụmakwụkwọcivil engineering studies, business administration Dezie
Ebe obibiNaijiria Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Ebele Ofunneamaka Okeke onye echiri CFR and OON bụ nwa afọ Nigeria bụ Civil engineer mechaa bụrụ onyeisi ndị [1] . Amụrụ Ebele Ofunneamaka Okeke ka ọnwa June di na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n'afọ1948. [2] [3]

Obibi ndụ na ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Ebele Okeke ka ọnwa Junu dị na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n'afọ 1948 na Nnewi North, Anambra State, Nigeria. Ọ gụrụ akwụkwọ Sekọndiri na Archdeacon Crowther Memorial Girls' School Elelenwo,Port Harcourt, ebe ọ nwetara asambodo Wayekị.n'afọ 1965. [4] Ọ gara n'ihu gaa University of Southampton, England ebe ọ nwetara asambodo nke 'Bachelor of Science (B.Sc) nasivụlụ ịnjinia n'afọ 1971. [5] O nwetara nzere (PGD) n'ihe gbasara nyochata mmiri si n'ala site na Loughborough University . [6] O gụtakwara digiri diloma ọzọ nke Hydrologyna Hydrogeology site University College London n'afọ 1979. Ọ laghachitere Nigeria wee nweta nzere digiri na Master of Business Administration, MBA site na University of Nigeria, Nsukka n'afọ 2001 [7] [8] N' ọnwa Machị n'afọ 2007, A nyere ya ọkwa dika onye isi ndi ọrụ gọọmentị na-ahụ maka mmiri , ka ọtụtụ ọnwa gachara Gọọmenti nke Nigeria buliri ya n'ọkwa site na ime ya onyeisi ndị ọrụ oyibo niile Nigerian Civil Service, nọ na Nigeria. Nke mere ka ọbụrụ nwaanyị izizi inwetagoro ụdị ọkwa a na Nigeria. [9] Ọ bụ ọkwa onyeisi ndi ọrụ oyibo niile ka ọ nọgidere na ya wee ruo mgbe ọ nara ezumike ọrụ n'afọ 2008 . [10] Ọ so na otu onye na-akwado agamn'ihu nke ọlụ injinia na Nigeria. O bidoro otu ụmụ nwaanyị bi na Abuja bụ injinia a kpọrọ 'Association of Professional Women Engineers of Nigeria' (APWEN). [11] Ọ sokwa otu n'ime mmadụ isii jere nọchite anya ndị lagoro ezumike ọrụ n'afọ 2014 Nigeria's National Conference [12] [13]

Nturu ugo na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

ụfọdụ ihe onyinye ọ nwetara gụnyere:

  • CFR n'afọ 2006
  • OON
  • Fellow na Chartered Civil Engineer nke Institution of Civil Engineers nke Great Britain na Ireland
  • Fellow nke Nigeria Society of Engineers
  • Onye otu Council nke Regulation of Engineering in Nigeria (COREN) [14]

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebe nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. "https://en.wikipedia.org/wiki/Nigerian_Civil_Service" rel="mw:ExtLink" title="Nigerian Civil Service" class="cx-link" data-linkid="63">Nigerian Civil Service
  2. David Mark and the Nation, Articles - THISDAY LIVE. thisdaylive.com. Archived from the original on 2014-12-07. Retrieved on 2020-05-03.
  3. Male And Female He Created Them. And So, Whatz Gender Got To Do With It. nigeriavillagesquare.com.
  4. Thomson Reuters Foundation. Thomson Reuters Foundation. trust.org. Archived from the original on 2014-12-10. Retrieved on 2020-05-03.
  5. I’ll bring more girls into engineering – Iniobong Usoro, APWEN president. Online Nigeria.
  6. Financial Nigeria - Development and Finance. www.financialnigeria.com.
  7. Africa News Service articles from September 2007, page 220 | HighBeam Business: Arrive Prepared. business.highbeam.com. Archived from the original on 2014-12-07. Retrieved on 2020-05-03.
  8. The Unfolding Staff of Yar`Adua`s Presidential Office - Nigerian Muse. nigerianmuse.com.
  9. Nigeria's Stumbling Democracy and Its Implications for Africa's Democratic .... 
  10. Retired civil servants protest pension cuts. Vanguard News.
  11. Apwen Honours Best Female Science Students - Worldnews.com. wn.com.
  12. Confab: Delegate seeks ban on open urination - Premium Times Nigeria. Premium Times Nigeria.
  13. Splendour and Marcus Articles. Anyim names appointees to National Conference. Federal Government Of Nigeria. Archived from the original on 2014-12-08. Retrieved on 2020-05-03.
  14. RapidxHTML. The Nigeria Academy of Engineering :: promoting excellence in technology and engineering training and practice to ensure the technological growth and economic development of Nigeria. nae.org.ng. Archived from the original on 2014-12-10. Retrieved on 2020-05-03.