Ebube Nwagbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Ebube Nwagbo bụ otu n'ime ndi n'eme egwuregwu onyo-onyoo nke mba Nigerian.[1]

Ndụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Nwagbo bụ onye Anambra State  mana otolitere na Warri.  ọ bụ nwa mbụ n'ime umu isii ndi nwe ya muru. ọ gụrụ Mass Communication na Nnamdi Azikiwe University, Nigeria.[2]

Filmografi[mèzi | mèzi mkpụrụ]

O bidoro egwuregwu onyo-onyoo n'afọ iri abụọ.[3]

  • Arrested by Love
  • Eyes of the Nun
  • Before My Eyes
  • Against My Blood
  • Royal Palace
  • Mama, I Will Die for You
  • Power of Trust
  • Not Yours!

Nrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]

 Njikọ Mpụga[mèzi | mèzi mkpụrụ]