Edward Percy Masha
Ọdịdị
Edward Percy Masha
| |
|---|---|
| Kọmishọna maka Mmiri na Kaduna SteetiSteeti Kaduna | |
| Nkọwa nke onwe | |
| A mụrụ ya | Kaduna Steeti, Naịjirịa |
| Òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party (PDP) |
| Ọrụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Edward Percy Masha bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa nke rụrụ ọrụ dị ka Kọmishọna na-ahụ maka mmiri na Kaduna Steeti n'oge ọchịchị Ahmed Mohammed Makarfi. N'ọnwa Septemba afọ 2024, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche ọhụrụ nke Peoples Democratic Party (PDP) na Kaduna Steeti. [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sabiu (2024-09-22). Kaduna ex-commissioner, Masha, emerges PDP chairman (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Kaduna (2024-09-22). Former Kaduna commissioner emerges as PDP chairman (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Ex-commissioners emerge Kaduna PDP chair, secretary - Daily Trust (en-US). Daily Trust (2024-09-22). Retrieved on 2025-01-08.