Efefe Kraịst
Ọdịdị
(Ebugharirị ịhụ site na Eféfé Kraịst)
Christianity
| Obere ụdị nke | Abrahamic religion |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 33 CE |
| A gụrụ aha | Christ, Jisọs Kraịst, Nazareth |
| Onye hiwere | Jisọs Kraịst, Mary, mother of Jesus, Paulos, Saint Peter |
| Ebe | zuru ụwa ọnụ |
| Ebe e guzobere | Jerusalem |
| Ederede ntọala | Akwụkwọ Nsọ, Agba Ọhụrụ |
| Hashtag | christianity |
| Nwere àgwà | monotheism |
| Akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Christianity |
| Ndị n'eme ya | Onye Kraịst |
| Kewapụrụ na | Judaism |
| Mastodon instance URL | https://theres.life |
| Agwa Unicode | ✝️ |
Efefe Kraịst bụ ihe a na-akpọ ikpere Jisọs Kraịst. A na-akpọ ndị na-eme Iso Ụzọ Kraịst Ndị Kraịst. Okpukpe a dabere na mmadụ na nkuzi nke Jisọs Kraịst, ma ọ bụ nkwenye na omume ya.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]