Efritin.com

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Efritin
Type of site
Private
Founded August, 2015[1]
Headquarters ,
Area served Nigeria
Owner Saltside Technologies
Key people Gbenro Dara (Managing Director)[2]
Industry Internet
Services Classified advertising
URL www.efritin.com
Efritin.com
website
kọntinentEluàlà Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
dị na mpaghara ogeWestern European Time Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
dissolved, abolished or demolished date15 Jenụwarị 2017 Dezie
webụsaịtịhttps://www.efritin.com Dezie

Efritin.com nke a na-akpọkarị Efritin bụ ebe nrụọrụ weebụ mgbasa ozi na-arụ ọrụ na Naịjirịa. A malitere ya n'ụzọ iwu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2015 ma ụlọ ọrụ Sweden bụ Saltside Technologies nwe ya.[3][4][5]

E mechara mechie Efritin na Naijiria n'ihi njikwa ego na oke ọnụ ahịa data dị ka onye isi oche, Nils Hammar kọrọ.Akọsara nke a n'ọtụtụ ebe na ụlọ mgbasa ozi dijitalụ na mbipụta na 15 Jenụwarị afọ 2017.[Tinye edensibịa]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Efritin launch in August 2015". Retrieved 1 August 2016.
  2. "Gbenro Dara Takes Over from Zakaria Hersi as MD of efritin.com".
  3. "Efritin.com officially launches in Nigeria". Retrieved on 28 July 2016.
  4. Efritin.com Debuts in Nigerian Ecommerce Space. All Africa. Retrieved on 28 July 2016.
  5. Launched early last month, Efritin, a Saltside Technologies general online marketplace for used goods. Techmoran. Archived from the original on 10 May 2016. Retrieved on 31 July 2016.