Egwu Ite-igbo (Akwugo)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Igbo: Ite-igbo bu egwu eji mara ndi obodo ohafia n'Abia Steeti. O bu egwu eji eje agha, nweta mmeri site na igbute isi ndi iro nke na egosi onye bu dike na nwoke. O bu egwu ndị ikom. Ndị iyom anịga agba ya,

A na eji ite-igbo eme mmemme iri ji Ọhafia ma ọ wụ mgbe onye ike aka ya dị ocha nwụru.

Ndi ikom na ekpu okpu agụ nke e Jiri mara ha na isi. Okpu agụ a nwere Ife ufie, ife ojiri, ife ọcha. Ife ufie ọhụ wụ mgbeyi,  ife ojiri ọhụ wụ agbisi, ife ọcha ọhụ wụ ụtọrọ íshí yara akwara.