Egypt
Ịjịpt (Asụsụ Arabù: مصر Miṣr [mesˁr] ⓘ, Okwuọnụ Arabù nke Ịjịpt: [mɑsˤr]), ogologo aha Ọ̀hànézè Arabù nke Ịjịpt, bu otu obodo nọ na Afrịka. Ọ bu mbà bidoro na akụkụ mgbago-ọwụwanyanwụ Afrịka rue Sinai Peninsula dị na ndịda-ọdidanyanwu Esia. Òkè ala ya bidoro na Anyim Mediterranean dị na mgbago, Gaza strip na Izrelu dị ya na mgbago-ọwụwanyanwụ, Osimiri uhie dị ya na ọwụwa anyanwụ, Sudan dị ya na ndịda, ya na Libya dị ya na ọwụwa anyanwụ. Gulf nke Aqaba dị na mgbago-ọwụwanyanwụ na ekewa Ịjịpt, Jordan na Saudi Arabia. Isi obodo ya bụ Cairo. A maara Ịjịpt nke ọma maka ihe ncheta oge ochie ya, dịka Pyramids na Sphinx. Ọ nwere mmadụ nde 170 bi na ya mere ọ ji bụrụ mba nke atọ kachasị nwe ọgụ isi mmadụ bi na ya.
Ọ̀hànézè Arabù nke Ịjịpt جمهورية مصر العربية Jumhūriyyat Miṣr al-ʻArabiyyah |
||||||
---|---|---|---|---|---|---|
Anthem:
|
||||||
Ebe Ịjịpt nọ na Afrịka
|
||||||
Íshí oche (and largest city) | Cairo |
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]Sovereign states
Algeria ·
Angola ·
Benin ·
Botswana ·
Burkina Faso ·
Burundi ·
Cameroon ·
Cape Verde ·
Central African Republic ·
Chad ·
Democratic Republic of the Congo ·
Republic of the Congo ·
Comoros ·
Côte d'Ivoire ·
Djibouti ·
Egypt1 ·
Equatorial Guinea ·
Eritrea ·
Ethiopia ·
Gabon ·
The Gambia ·
Ghana ·
Guinea-Bissau ·
Guinea ·
Kenya ·
Lesotho ·
Liberia ·
Libya ·
Madagascar ·
Malawi ·
Mali ·
Mauritania ·
Mauritius ·
Morocco ·
Mozambique ·
Namibia ·
Niger ·
Naijiria ·
Rwanda ·
Senegal ·
Seychelles ·
Sierra Leone ·
Somalia ·
South Sudan ·
South Africa ·
Spain2 ·
Sudan ·
Swaziland ·
São Tomé and Príncipe ·
Tanzania ·
Togo ·
Tunisia ·
Uganda ·
Zambia ·
Zimbabwe
Dependencies | Unrecognized
British Indian Ocean Territory (UK) ·
Mayotte (France) ·
Réunion (France) ·
St. Helena, Ascension na Tristan da Cunha3 (UK)
|
Puntland ·
Somaliland ·
Sahrawi Arab Democratic Republic
1 Partly no n'ime Asia. 2 Mostly no n'ime Obodo Békè. 3 Includes the dependencies of Saint Helena, Ascension Island na Tristan da Cunha.