Gaa na ọdịnaya

Ekwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
ekwe
ụdị ngwá egwu
Obere ụdị nkeslit drum Dezie
Nwere ojijimmemme Dezie
Ụmụ amaala kaEnugwu Steti, Ndị Igbo Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Ihe ejị mee yańkú Dezie
Ndị ji ya eme iheNdị Igbo Dezie
Nkewa Hornbostel-Sachs111.243 Dezie
Wooden drum

Ekwe bụ ngwa egwu ọdịnala ndị Igbo . Ekwe bụ ụdị ngwa égwu nwere oghere n'ime osisi a kpọpụtara akpọputa. Osisi eji eme ekwe na-abụkarị ogwe osisi. Ekwe na-abịa n'ụdị dị iche iche, nhazi ya na-esite na ebumnuche eji eme ya. Enwere ike iji ekwe mee emume omenala, ma ọ bụ were ya mee egwu. A na-ejikwa ekwe ezikorita ozi dị ka ụdị mkparịta ụka, nye ndị ọzọ nọ n'ebe dị anya n'oge gara aga. Ekwe na-enye uda dị iche iche ma n'oge emume ma n'oge mberede. [1]

Wooden gong

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. IGBO MUSICAL INSTRUMENTS. Umunna.org. Archived from the original on 10 March 2021. Retrieved on 19 April 2021.