Ekwulobia Prison

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ekwulobia Prison
prison
mba/obodoNaijiria Dezie

Ụlọ mkpọrọ Ekwulobia bụ ụlọ mkpọrọ nchekwa etiti ewubere osote onye isi ala Alex Ekwueme nọ n'Oko Community dị n'okpuru ọchịchị Aguata na steeti Anambra . [1] Ụlọ mkpọrọ nke bụ naanị akụrụngwa e nyere ndị Ekwulobia n'oge Shagari na mba nke abụọ, nwere ikike obibi nke ndị mkpọrọ iri asatọ na ise. [2]

Emeghere ụlọ ọrụ ahụ na 2010 ma nwee ndị mkpọrọ iri abụo na ise na mbụ. [3] Ikike ụlọ mkpọrọ ahụ bụ mmadụ iri asatọ yana ụlọ mkpọrọ ahụ nwere ihe dị ka ndị mkpọrọ narị abụo na anọ dị ka ngbe afọ 2019. E mekwara ka a mara na mmadụ otu narị, iri isii na ise debanyere aha dị ka ndị na-echere ikpe. [4]

N'ọnwa Juun 2015, a kọrọ na e buferela ndị Boko Haram irí anọ na asaa n'ụlọ mkpọrọ dịka onyeisiala Buhari nyere iwu. [5] [6] N'ịgbaso mkpesa ọha na eze sitere n'aka ndị obodo, ndị ahịa Anambra steeti, onye nnọchiteanya nke Aguata constituency [7] na ndị otu obodo, ndị Boko Haram a na-enyo enyo bupụrụ n'ụlọ mkpọrọ n'October, 2015. [8] [9]

N'ọnwa Disemba afọ 2018, aka na-achị steeti Anambra ugbu a, bụ Gọvanọ Willie Obianọ nyere ndị mkpọrọ iri n'ụlọ mkpọrọ Ekwulobia, steeti mgbaghara n'oge emume Mass e mere n'ime ụlọ mkpọrọ ahụ. [10]

  1. Fears, anger over presence of Boko Haram prisoners stir sleepy Ekwulobia community, neighbours (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2015-07-24). Retrieved on 2020-12-28.
  2. No room for Boko Haram detainees in Ekwulobia Prison
  3. Ozumba (10 December 2018). Osodieme Spices Up Christmas for Aguata Prisons Inmates. TNV. Nigerian Voice. Retrieved on 2018-12-16. “The Aguata Prison facility opened in 2010 with a population of 25 inmates.”
  4. Travails of Awaiting Trial Inmates in Anambra Prisons (en-US). THISDAYLIVE (2019-08-06). Retrieved on 2021-06-26.
  5. Anambra’s Boko Haram Prisoners And Buhari’s Deafening Silence. Archived from the original on 2015-07-07. Retrieved on 2015-07-05.
  6. Soldiers take over security at Ekwulobia Prison
  7. Ajumadu. "Nigeria: No room for Bokoharam detainees in Ekwulobia Prison", Vanguard, July 2, 2015. Retrieved on December 28, 2020.
  8. boko haram detainees removed from ekwulobia prison. Vanguard News. Retrieved on 16 October 2020.
  9. Ekwulobia Prison – Channels Television. Retrieved on 2020-12-28.
  10. Ilozue. "Obiano grants pardon to 10 prison inmates in Ekwulobia", Independent Newspaper, December 11, 2018. Retrieved on December 28, 2020.