El-Kanemi Stadium
Ọdịdị
El-Kanemi Stadium bụ ámá egwuregwu a na-eji eme ọtụtụ ihe na Maiduguri, Naịjirịa . A na-ejikarị ya eme ihe ugbu a maka egwuregwu bọọlụ ma bụrụkwa ámá egwuregwu nke El-Kanemi Warriors. A gụrụ ámá egwuregwu ahụ nwere oche 10,000 [1] aha onye na-achị alaeze ukwu Kanem-Borno, Muhammad al-Amin al-Kanemi.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ El Kanemi Stadium - Soccerway. ng.soccerway.com. Retrieved on 2020-12-29.