Gaa na ọdịnaya

Elinor Evans

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Elinor Evans bụ onye obodo Welsh na-ese ihe nke amụrụ na Criccieth na afo 1982, nke dị ugbu a na Gredos National park, Spain.[1] A họpụtara ya maka Art Review's Ten of the Best B.A Graduates na afo 2003. [2] Ọrụ ya na-egosipụtakarị ndị mmadụ na-eyi ihe nkpuchi anụmanụ ma na-abụkarị nke anụmanụ ọ bi n'etiti na ịnyịnya ọ na-azụ.[3]

Evans gụrụ akwụkwọ na Mahadum Chelsea College of Arts site na afo 2003-2005, ọ nwetara akara ugo mmụta nke First Class BA (Hons) na Art and Design (Painting) [4] tupu ọ nweta asambodo MA na eserese na Royal College of Art (2003-2005). [5]

  • 2004 Amlin award maka onye na-eto eto na-ese ihe
  • Ihe nrite ọla edo na Fine Art na National Eisteddfod na afo 2004

Ọrụ ndị a họọrọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ọrụ shaman 2006[6]
  • N'azụ ihe ngosi ihe nkpuchi afo 2008 [7]
  • Ihe ngosi nwa eze na-ekpuchi ihu na Mee afo 2011 [8]
  • Ọmụmụ nke domestication afo 2013 [9]
  • Anụ ọhịa wolf na nkịta na-eche nche afo 2013 [10]
  • Ndị nna nna Picasso afo 2013 [11]
  • Njem n'ehihie afo 2023 [12]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. The Birth of Domestication Painting by Elinor Evans (en). Saatchi Art. Retrieved on 2025-03-07.
  2. Biography – Elinor Evans (en-GB). Retrieved on 2025-03-07.
  3. Elinor Evans (en). Saatchi Art. Retrieved on 2025-03-07.
  4. Elinor Evans, Afternoon Ride (en). TAC. Retrieved on 2025-03-07.
  5. Phillipson Fine Art + 44 (0)7767 677 677 — Elinor Evans (en-US). Phillipson Fine Art + 44 (0)7767 677 677. Retrieved on 2025-03-07.
  6. Biography – Elinor Evans (en-GB). Retrieved on 2025-03-07.
  7. Biography – Elinor Evans (en-GB). Retrieved on 2025-03-07.
  8. Elinor Evans: The Masked Princess - Exhibition at Signal Gallery in London (en). ArtRabbit. Retrieved on 2025-03-07.
  9. The Birth of Domestication Painting by Elinor Evans (en). Saatchi Art. Retrieved on 2025-03-07.
  10. The Wolf and the wachdog Painting by Elinor Evans (en). Saatchi Art. Retrieved on 2025-03-07.
  11. Picasso´s Ancestors Painting by Elinor Evans (en). Saatchi Art. Retrieved on 2025-03-07.
  12. Elinor Evans, Afternoon Ride (en). TAC. Retrieved on 2025-03-07.