Gaa na ọdịnaya

Elisabeth Altmann-Gottheiner

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Elisabeth Altmann-Gottheiner
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịJémanị Dezie
Aha n'asụsụ obodoElisabeth Altmann-Gottheiner Dezie
Aha ọmụmụElisabeth Gottheiner Dezie
Aha enyereElisabeth Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Maachị 1874 Dezie
Ebe ọmụmụBerlin Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya21 Ọktoba 1930 Dezie
Ebe ọ nwụrụMannheim Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman Dezie
Ọrụ ọ na-arụeconomist, university teacher, odee akwụkwọ, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ụdị ọrụ yaliterature, Pọlitiks, political science and government Dezie
Onye were ọrụUniversität Mannheim Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Zurich Dezie
Onye ndụmọdụ doctoralHeinrich Herkner Dezie

Elisabeth Altmann-Gottheiner (onye amụrọ n’ụbọchi 26 nke ọnwa Maachị n’oge afọ 1874 - ruo ụbọchi 21 nke ọnwa Ọktoba n’oge afọ 1930) bụ onye Germany na-ahụ maka akụ na ụba, onye nkuzi na onye na-ahụ Maka ihe ndị ruuru ụmụ nwanyị. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị mbụ ghọrọ onye nkuzi mahadum na Germany.

Amụrụ Altmann-Gottheiner n’ụbọchi 26 nke ọnwa Maachị n’oge afọ 1874 na mba Berlin.[1]Ọ lụrụ onye economist aha ya bụ Samuel Paul Altmann [de] n’ọnwa November nke oge afọ 1906.[1]

Ọ malitere ọmụmụ ihe ya na London, England n'afọ 1899 wee gaa gụọ akwụkwọ na Mahadum Berlin . [1]Na 1903, o nwetara akara ugo mmụta doctorate na Zürich, Switzerland [2] . Ka ọ na-erule afọ 1908, ọ bụ onye nkuzi na kọleji akụnụba dị na Mannheim, ma ka ọ na-erule afọ 1924, ọ nwetara ọkwa prọfesọ na akụnụba .


Ọ nwụrụ n’ụbọchi 21 nke ọnwa Ọktoba n’oge afọ 1930 n’ obodo Mannheim, mgbe ọ dị afọ iri ise na isii.[1]

Ndị ọkà mmụta

[dezie | dezie ebe o si]
Ndị nduzi nke German Women's Congress 1912 (German: Deutscher Frauenkongreß), gụnyere (ahịrị azụ site n'aka ekpe): Altmann-Gottheiner, Martha Voß-Zietz, Alice Bensheimer, Anna Pappritz, (ahịrị ihu site n' aka ekpe) Helene von Forster, Gertrud Bäumer na Alice Solomon

O dere ọtụtụ akwụkwọ na isiokwu gbasara ajụjụ economics. Site n’oge afọ 1912 ruo oge afọ 1920 ọ dezigharịrị akwụkwọ afọ nke ụmụ nwanyị nke BDF, Jahrbuch der Frauenbewegung . [2][3]

Mahadum nke obodo Mannheim na-enye onyinye kwa afọ "Elisabeth Altmann-Gottheiner-Preis" maka edemede ụmụ akwụkwọ na nyocha okike.[4]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 4 "Elisabeth Altmann- Gottheiner (1874–1930)". Frauen und Geschichte (in German). Retrieved 2026-03-21.
  2. 1 2 von Zahn-Harnack, Agnes. "Altmann-Gottheiner, Elisabeth". Deutsche-Biographie.de. Retrieved 2014-03-27.
  3. ↑ "Elisabeth-Altmann-Gottheiner-Straße". MARCHIVUM (in German). Retrieved 2026-03-21.
  4. ↑ "Elisabeth-Altmann-Gottheiner-Preis". University go Mannheim. Retrieved 2014-03-27.

Ịgụ ihe ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • Salomon, Alice: "Elisabeth Altmann-Gottheiner zum Gedächtnis" (3. Jg., Nr. 9, 1. Dezember 1930) Die Österreicherin: Zeitschrift für alle Interessen der Frau, hrsg. vom Bund österreichischer Frauenvereine, Wien, 1928 - 1938 (N'aka ekpe 2)
  • Zahn-Harnack, Agnes: "Altmann-Gottheiner, Elisabeth." Na: Neue Deutsche Biographie (NDB). [Ihe e dere n'ala ala peeji]