Elli Köngäs-Maranda
TElli-Kaija Köngäs-Maranda (11 Jenụwarị 1932, Tervola, Finland - 1 Nọvemba 1982, Québec City, Canada) bụ onye ama ama n'ụwa niile bụ ọkà mmụta gbasara mmadụ na onye na agụ akụkọ gbasara nwanyị. Ọ gụrụ asụsụ Finnish na akụkọ ifo na Mahadum Helsinki, ebe ọ natara B.A. ya na afọ 1954 na M.A. na 1955. Ọ gara n'ihu na agụmakwụkwọ ya na United States of America ma mee edemede doctoral ya na afọ 1963 na Mahadum Indiana . Ọ bụ onye nkuzi na Mahadum Columbia na onye otu na Radcliffe Institute nke Mahadum Harvard . [1] A họpụtara Köngäs-Maranda ka ọ bụrụ Fellow nke American Folklore Society. Ngalaba ụmụ nwanyị nke Society wepụtara ihe nrite abụọ na afọ 1983 na ncheta ya.
Nnyocha
[dezie | dezie ebe o si]Elli Köngäs-Maranda bipụtara akwụkwọ akụkọ ifo Finnish-American, echiche na omume nke nyocha ihe omimi, akụkọ ifo na nka dị ka ihe nkuzi na ụdị nhazi na akụkọ ifo, [2] gụnyere:
- Elli-Kaija Köngäs-Maranda, Finnish Folklore Reader and Glossary, Indiana University Publications: Uralic and Altaic Series, 71/Research and Studies in Uralic and Altoic Languages: Project No. 74 (Bloomington: Indiana University, [1968])
- Elli Köngäs Maranda na Pierre Maranda (ed), Structural Models in Folklore and Transformational Essays, Approaches to Semiotics, 10/University of Pennsylvania Publications in Folklor and Folklife, 3 (The Hague: Mouton, 1971/Philadelphia, University of Pennsylvania Press [1971])
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Onye Canada na ahụ maka ọdịdị mmadụ bụ Pierre Maranda bụ di ya nke ya na ụmụ nwoke abụọ: nke okenye bụ Erik na nke nta bụ onye na-agụ egwu Nicolas Maranda . [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Elli-Kaija Köngas Maranda In Memoriam". Retrieved on 2018-10-31.
- ↑ Köngäs-Maranda, Elli-Kaija 1932-1982. WorldCat Identities. Retrieved on 2018-10-31.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Articles with ISNI identifiers
- Articles with VIAF identifiers
- Articles with BNF identifiers
- Articles with GND identifiers
- Articles with ICCU identifiers
- Articles with J9U identifiers
- Articles with LCCN identifiers
- Articles with NTA identifiers
- Articles with SELIBR identifiers
- Articles with DTBIO identifiers
- Articles with SNAC-ID identifiers
- Articles with SUDOC identifiers
- Articles with WorldCat-VIAF identifiers