Elmarie Linde
Ọdịdị
Elmarie Linde (amuru 9 Jenụwarị 1971) [1] bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye otu nzuko omeiwu (MP) maka Democratic Alliance (DA).
A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu mba South Africa na ntuli aka South Africa nke afọ 2024, ebe ọ bụ onye nke 61 na ndepụta nke pati mba.[1]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Elmarie Linde (en). People's Assembly. Retrieved on 2024-07-16.