Elsa Teixeira Pinto

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Elsa Teixeira Pinto

Elsa Maria Teixeira de Barros Pinto bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị São Tomé na Príncipe, na onye bụbu Minista Nchebe na Ikpe Ziri Ezi na site n'afọ Disemba 2018 ruo n'ọnwa Septemba 2020 Minista Na-ahụ Maka Mba Ọzọ.

N'afọ 2003 ruo afọ 2004 (ọ dịkarịa ala), ọ bụ onye otu Council of Ministers, dị ka odeakwụkwọ nke steeti maka mgbanwe nchịkwa na nchịkwa ọha na eze, ọ bụkwa onye otu Movement for the Liberation of São Tomé and Príncipe / Príncipe / Social Democratic Party (MLSTP-PSD) ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1][2] N'afọ 2004, ọ bụkwa Minista na-ahụ maka ikpe ziri ezi.[2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Europa Publications (2003). Africa South of the Sahara 2004. Psychology Press. ISBN 978-1-85743-183-4. Retrieved on 4 November 2017. 
  2. 2.0 2.1 B. Turner (7 February 2017). The Statesman's Yearbook 2005: The Politics, Cultures and Economies of the World. Springer. ISBN 978-0-230-27133-3. Retrieved on 4 November 2017.