Eman El-Asy
Ọdịdị
Eman El-Asy
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Egypt |
| Aha n'asụsụ obodo | إيمان العاصي |
| Aha ọmụmụ | إيمان عبد العظيم معز محمد العاصي |
| Aha enyere | Eman |
| Aha otutu | أميرة الدراما |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Ọgọọst 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Cairo |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
| Ebe obibi | 6th of October City |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Eman El-Asy إيمان العاصي | |
|---|---|
| Born | Eman Abdelazim Moez Mohammed |
| Occupation | Actress |
| Years active | 2003–present |
| Spouse |
Nabil Zanusi
(m. 2010; div. 2010) |
Eman Elassi (amụrụ n'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri.
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Elassi na Cairo. Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara nchịkwa azụmaahịa tupu ọ bụrụ onye na-eme ihe nkiri.
Ọrụ ime ihe nkiri ya malitere mgbe onye nduzi Khaled Bahgat hụrụ foto ya na akwụkwọ magazin. Ọ kpọtụrụ ya ma nye ya ọrụ na usoro telivishọn a na-akpọ Ams La Ymout (Yesterday Does Not Die). Ọ rụrụ ọrụ n'akụkụ Raghda na Riadh al-Khouli dị ka nwa nwanyị Raghda. Ọrụ ọzọ ọ rụrụ bụ na usoro Ahlam fi al-Bowaba (Dreams in the Gate), nke Haitham Hakki duziri. Kemgbe ahụ, ọ na-eme ihe nkiri na telivishọn.
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]Ọrụ telivishọn
[dezie | dezie ebe o si]Ọrụ fim
[dezie | dezie ebe o si]Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Eman Al Assi divorced", Al Bawaba, 1 August 2010. Retrieved on 4 October 2010.
- ↑ Eman Al Asi solves peoples problems
- ↑ "Sudsy summer", Al Ahram Weekly, 20 August 2009. Retrieved on 4 October 2010.
- ↑ "Ahmad Izz "Imprisoned in Transit"", Al Bawaba, 24 June 2008. Retrieved on 4 October 2010.
- ↑ "Eman Al Assi talks about "Girl’s Story"", Al Bawaba, 24 July 2009. Retrieved on 4 October 2010.