Gaa na ọdịnaya

Ememme Atakpo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Gani Atakpo Festival
Language Igbo
Origin
Meaning Local Wrestling
Region of origin Igbo Region, Nigeria

Ememme Atakpo bụ mmemme kwa afọ nke ndị Akwa-Ibom na-eme kpọmkwem nke ndị Uruan na-eme maka nsọpụrụ chi ha. Ebumnuche nke ememe a bụ iji mee ka mmụba nke ihe nketa omenala ndị Uruan sikwuo ike. A na-ahazi mmemme a kwa afọ na mpaghara Uruan, otu n'ime gọọmentị ime obodo na steeti Akwa-Ibom, Naijiria

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:Nigeria topics