Gaa na ọdịnaya

Emmanuel Chukwuma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Emmanuel Chukwuma // ⓘ bụ archbishọp Anglican na Nigeria.[1] A họpụtara ya ka ọ bụrụ bishọp nke Dayọsis Enugu, na achịbishọp nke Anglican Province nke Enugwu n'afọ 2014. [1][2][3][4]

A mụrụ Chukwuma n'Asaba na 15 Jenụarị afọ 1954. Mgbe ọ gachara ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ọ zụrụ ka ọ bụrụ onye nkuzi. Ọ gụchara akwụkwọ na Theology na Immanuel College of Theology, Ibadan. Echiri ya n’afọ 1981 wee jee ozi na Ụka ​​Christ, Ibadan. Ọ rụkwara ọrụ dịka Ụkọchukwu nye Archbishọp nke Naijiria, Timothy Olufosoye, onye mbụ Primate nke Ụka Nigeria; Vicar nke St. Paul, Ibadan; na dika Bishọp Bauchi..[5]

A họpụtara ya dị ka Achịbishọp nke Enugu na 11th General Synod nke Chọọchị Naịjirịa, nke emere na Cathedral Church of the Good Shepherd, Enugu, na Septemba 2014. [6]

Ihe edeturu

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Igbo leadership in shambles — Archbishop Chukwuma". April 30, 2020.
  2. "Ecclesiastical Province of Enugu | Church of Nigeria (Anglican Communion)".
  3. "Emmanuel Chukwuma Archives".
  4. "60th Birthday Thanksgiving Service And 25th Year Of Episcopacy Of The Most Rev. Emmanuel Chukwuma (Archbishop Elect Of Enugu Province) – Church of Nigeria". 2017-02-21. Archived from the original on 2017-02-21. Retrieved 2021-03-04.
  5. "The Rt Revd Emmanuel Chukwuma on World Anglican Clerical Directory". World Anglican Clerical Directory.
  6. "THIRD-SESSION-OF-THE-7TH-SYNOD pp38-39" (PDF). Archived from the original (PDF) on 2022-06-26. Retrieved 2025-03-06.