Emmanuel Edeh
Ọdịdị
Emmanuel Matthew Paul Edeh ⓘ (amụrụ na iri abụọ May 1947)[1] nke a maara nke ọma dị ka Nna Edeh bụ Onye ụkọchukwu Katọlik, onye ọkà ihe ọmụma, onye nkuzi, na onye na-eme ebere si Enugu State.[2][3] Ọ bụ onye isi ala na onye nchoputa Mahadum Madonna, mahadum Katọlik mbụ na Naijiria nke tọrọ ntọala na 1999. [4] Ọ bụkwa onye nchoputa Mahadum Caritas, guzosie ike na 2004, na OSISATECH, ụlọ akwụkwọ polytechnic nke onwe ya na Enugu State guzosie ike na 1989. [5][6][7] A na-ekwu na ọ bụ ụkọchukwu Katọlik kacha baa ọgaranya na Naịjirịa. [8][9]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "About". fatheredeh.org (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2025-06-26. Retrieved 2025-06-26.
- ↑ "Father Edeh - Igbo Genealogy And Biographies". biography.igbopeople.org (in Bekee ndị America). 1947-05-20. Retrieved 2025-06-26.
- ↑ "rev father emmanuel edeh • Channels Television". Channels Television (in Bekee). 2024-03-21. Retrieved 2025-06-30.
- ↑ "About Us". Madonna University (in Bekee ndị America). 2016-09-05. Retrieved 2025-06-26.
- ↑ "About". Caritas University. Retrieved 2025-06-26.
- ↑ Nigeria, Media (2018-06-15). "Biography Of Father Edeh". Media Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-06-30.
- ↑ "Brief Profile of the Founder". OSISATECH (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-06-26.
- ↑ Ukonu, Ivory (2022-11-06). "Meet World's Richest Catholic Priest". The Will (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-06-26.
- ↑ Nwafor (2022-01-14). "Father Edeh disowns Pro-Biafra Facebook Post". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2025-06-30.