Errol Arendz

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Errol Arendz
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha ọmụmụErrol Arthur Arendz Dezie
Aha enyereErrol, Arthur Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Ọktoba 1953 Dezie
Ebe ọmụmụCape Town Dezie
IkwuRolf Theiler Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mmebe ejiji Dezie
Ebe obibiCape Town Dezie
Ihe nriteCoty Award Dezie
Errol Arendz

Errol Arthur Arendz (onye amụrụ n'abali iri na isii nke ọnwa Ọktoba afọ 1953) bụ onye South Africa na-emepụta ejiji.

Mmalite ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Arendse, Arendz tolitere na Elsie's River, nke dị na Cape Town. Ọ gụrụ akwụkwọ na Paris ma rụọ ọrụ na London n'afọ ndị 70 wee malite ịrụ ọrụ aka ya n'afọ 1973 mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Ivor Kirsten Academy of Fashion na Johannesburg.[1][2][2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Arendz ghọrọ onye a maara nke ọma na South Africa n'afọ 1978, mgbe akwụkwọ akụkọ Fair Lady Magazine gosipụtara Barbara Barnard ka oyi nghọta mbụ nkeaka ọrụ ya.[3][4] O ji igwe akwa nke Bernina wee n'akọwa akwa ya n'ụlọ.

[2]

O guzobere ụlọ ọrụ na Cape Town mgbe ọ ka dị afọ iri abụọ. Mgbe Margaret Gardiner ghọrọ Miss South Africa, ọ bu Arendz kwara uwe kpụrụ ekpu ka boólụ ya maka asọmpi Miss World, nke o meriri.[1] E tinyere aha ụlọ ọrụ ya, Errol Arendz Fashion Designer cc, n'afọ 1986.

Arendz bụ onye ama ama n'oge ikpa oke agba bu oge apartheid, na magazin gbasara ejiji ọ na-ekwusi ike na ọ bụ onye nwere agba. "Anyị enweghị mmasị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, mụ na nwanne m nwanyị Gloria chọrọ naanị ihe ịga nke ọma. Mgbe ahụ, mgbe ahụ ọ dịghị onye hụrụ anyị dị ka onye ojii ma ọ bụ onye ọcha ; ọ bụrụ na ọ dị ihe ọ bụla, anyị bụ ọlaọcha - n'èzí ụdị niile," ka o kwuru mgbe e mesịrị.[5][1]

N'afọ 2003, ndị ngalaba ọrụ ugbo elu bu South African Airways (SAA) nyere Arendz ọrụ imepụta uwe nke ndị ọrụ ha niile, ndị ọrụ ala na ndị na-ahụ maka ụgbọ elu.[6] Ọ malitere imepụta akpụkpọ ụkwụ n'afọ 2005.[7]

Ụlọ ahịa bu aha Errol Arendz weere ụlọ dum na Hout Street na Cape Town. Ndị ahịa ya gụnyere Priscilla Presley, Joan Collins, Shakira Caine, Joanna Lumley, Sharon Stone, Jaclyn Smith, Elita de Klerk, Pam Golding na Karen Barnard.[2] A na-agụnye Arendz n'etiti ndị kacha mma na-emepụta uwe ejiji Europe na South Africa.[8]

Ọ bụ onye ọka ikpe na asọmpi ngosi ejiji nlereanya nke TV Revlon Supermodel n'afọ 2007 na nke L'Ormarins Queen's Plate Racing Festival n'afọ 2017.[9][10]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Arendz ritere Lifetime Achievement Coty Award [mgbe?], Onye Mmepụta nke Afọ [nke?], na J&B Onye Mmepụta nke Afọ [mgbe?].[2][2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 He had designs on famous women. Weekend Argus (2014-05-04). Retrieved on 2018-02-27.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 2.5 Hanlie Retief (2011-02-12). Hanlie praat met Errol Arendz (af). Rapport. Archived from the original on 2012-09-07. Retrieved on 2018-02-27.
  3. Peter Bagshawe (1995). Viva South African entrepreneurs: success from humble beginnings. Lifespan Publications. ISBN 0620187646. Retrieved on 2018-02-27. 
  4. Rob Marsh (1992). Business success in South Africa. Struik. ISBN 1868252310. Retrieved on 2018-02-27. 
  5. Mode made in Südafrika (de). Die Welt (2010-02-01). Retrieved on 2018-02-27.
  6. (2002) Business in Africa. Goldcity Communications. Retrieved on 2018-02-27. 
  7. Errol Arendz: A Couturier and Shoe Maven. iFashion (2013-09-18). Retrieved on 2018-02-27.
  8. (1998) The art of African fashion. Prince Claus Fund. ISBN 9780865437265. Retrieved on 2018-02-27. 
  9. Revlon Supermodel cast: Season 3. TVSA. Retrieved on 2018-02-27.
  10. Highstakes Meet High Fashion At LQP 2017. LQP (2017). Archived from the original on 2021-02-25. Retrieved on 2018-02-27.