Essien Udim
Essien Udim bụ otu n'ime ndị na asụ asụsụAnnang na ímé Obodo Gọọmentị na Akwa Ibom Steeti, Naịjirịa. [1]
E kepụtara ya site na nkewa Ikot Ekpene mbụ ma gụnye onumara ndị a na-esonụ n'ala Annang: Afaha Clan, Adiasim Clan, Odoro Ikot Clan, Ekpeyong Atai Clan, Ikpe Annang Clan, Okon Clan, Ukana Clan, UKana East Clan.[2]
Essien Udim LGA nwere ọnụ ọgụgụ a na-atụ anya na ọga abu mmadụ 79,444, ebe ọtụtụ n'ime ndị bi n'ógbè ahụ bụ ndị si n'agbụrụ Affang. A na-asụ asụsụ Affang n'ozuzu ya niile na okirikiri ebe ahụ, ebe okpukpe Iso Ụzọ Kraịst bụ okpukpe kachasị na ya bụ LGA.
Ihe ndị dị ịrịba ama na Essien Udim LGA gụnyere Sunshine Battery Industry nke Ukana Ikot Ide na ntụgharị Akan Ikot Okoro. Federal Polytechnic, Ukana na Mahadum Topfaith dịcha na Essien Udim.
Ọ bụ obodo nke onye bụbu gọvanọ, minista na onye isi oche nke Senate nke gọọmentị etiti nke Naịjirịa Chief Dr. Godswill Obot Akpabio.
Onye bụ onye isi oche nke Essien Udim ugbu a bụ Maazị Usoro Ntiedo Effiong . [3]
- ↑ Archived copy. Archived from the original on 2020-08-21. Retrieved on 2021-11-12.
- ↑ List of Towns and Villages in Essien Udim LGA (18 February 2014).
- ↑ Akwa Ibom Poll: APC Wins Chairmanship Seat in Essien Udim. Nigerian Tribune.