Gaa na ọdịnaya

Etido Ibekwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Etido Ibekwe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa ma bụrụkwa onye isi oche nke ụlọ omebe iwu Akwa Ibom Steeti. Ọ nọchitere anya Essien Udim Steeti Mpaghara na Mgbakọ. [1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nation (2019-03-06). Former reps defects to PDP in A'Ibom (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-01-05.
  2. BusinessDay (2019-03-07). Today I celebrate my political freedom - defecting APC stalwart in A/Ibom (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2025-01-05.
  3. Defeated APC House of Reps candidate in Akwa Ibom defects to PDP - Daily Trust (en-US). Daily Trust (2019-03-06). Retrieved on 2025-01-05.