Eunice Musiime
Eunice Musiime bụ onye ọka iwu onye Uganda, ọkachamara n'ihe gbasara nwanyị na mmepe. Ọ bụ onye isi nchịkwa ugbu a nke Akina Mama wa Afrika (AMwA).[1] Ọ bụkwa onye isi oche nke Federation of Uganda Women Lawyers (FIDA).[2] Na 1 Jenụwarị 2005, o dere akụkọ gbasara Agriculture Organic na Uganda ya na ndị edemede abụọ ọzọ, Boaz Keizire na Moses Muwanga.[1]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Musiime nwere nzere bachelọ na Iwu sitere na Mahadum Dar es Salaam (Tanzania) yana Master's in Business Administration majoring na nyocha amụma ọha sitere na Mahadum Birmingham. [2] .[3][4][5]
N'agbata 2004 na 2006, Musiime rụrụ ọrụ dịka onye nyocha ya na Advocates Coalition for Development and Environment. Ọ bụ onye isi ngalaba nke amụma na nkwado na Uganda Law Society site na 2006 ruo 2010, yana onye isi oche FIDA-Uganda site na 2014 ruo 2016.[1] Musiime bụ onye isi ụlọ ọrụ Akina Mama wa Afrika ugbua.[6]
Isiokwu ndị e dere
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Musiime. "Organic Agriculture in Uganda: The Need for a Coherent Policy Framework". Organic Agriculture in Uganda.
- ↑ Mussime (April 2016). Towards an Equitable and Transformative Continental Free Trade Area: A Heterodox and Feminist Approach | Participant List. daghammarskjold.
- ↑ Mussime (19 September 2018). Budgeting for Women's Rights. Care International.
- ↑ "Activists want rape and defilement victims cared for", New Vision, 26 May 2016.
- ↑ "Slow execution of gender-based violence treaty", New Vision, 27 May 2016.
- ↑ Message from the Executive Director. Akina Mama wa Afrika ANNUAL REPORT 2018. Akina Mama wa Afrika (2018). Archived from the original on 2024-09-07. Retrieved on 2024-11-30.
- ↑ Mussime (27 June 2018). "Unleashing the Leader Within". African Feminism.