Ezekiel Ayo Awosoga
Ọdịdị
Ezikiel Awosoga[1] (1950-2020) bụ bishọp Anglịkan[2] na Nigeria. Ọ bụ Bishọp nke Ijebu site na nraranye ya na 28 Jenụwarị 2005 ruo mgbe ọ nwụrụ na 2020..[1]
Ezikiel Ayo (ma ọ bụ Ayodele) Awosoga gụrụ akwụkwọ na Immanuel College, Ibadan ma chie ya echichi n'afọ 1994. N'okwu nke ya, "Emere m ihe niile e kenyere m dị ka vicar nke ụka, ụkọchukwu ntorobịa na onyeisi oche nke Board of Evangelism..[2]
Tupu a họpụta ya dị ka bishọp, ọ bụ Provost nke Katidral nke Onye Nzọpụta Anyị na Ijebu-Ode . [3]
Ihe edeturu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Late Anglican Bishop Of Ijebu Diocese, Ayo Awosoga, Gets Rousing Departure, Eulogies. tribuneonlineng.com. Retrieved on 2021-03-05.
- ↑ Profile. Linkedin.com. Retrieved on 12 April 2024.
- ↑ Church of Nigeria now has 91 dioceses. www.anglicannews.org. Retrieved on 2021-03-14.