Gaa na ọdịnaya

Fajura Charles Adedayo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adedayo Fajura Charles
Member of the House of Representatives
Assumed office
1999
ConstituencyEkiti Central I
Personal details
Born (1960-03-18) 18 Maachị 1960 (age 65)
NationalityNigerian
OccupationPolitician, Consultant

Adedayo Fajura Charles bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ndụmọdụ Naijiria. A mụrụ ya na 18 Maachị 1960 na Ado Local Government Area nke Ekiti State, Nigeria. Ọ lụọla l'ụnwunna.[1]

Agụmakwụkwọ na Ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

Adedayo Fajura Charles nwere nzere Masters (M.Sc) na nzere bachelọ (B.Sc) na Mahadum Ibadan.[1] N'afọ 1999, ọ jere ozi na ụlọ omeiwu nke anọ nke steeti Ekiti, na-anọchite anya mpaghara Ekiti Central 1 na National Assembly. Ọ bụkwa onye ọchụnta ego ma bụrụkwa onye isi oche n'ọchịchị na ime obodo Ado.[2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Admin (2016-08-05). ADEDAYO, Hon. Fajuru Charles (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2024-12-27.
  2. Nigeria (2022-05-16). Ekiti State National Assembly with Their Representatives. (en-US). Aziza Goodnews. Retrieved on 2024-12-27.
  3. 1999 Nigeria elected house of representatives election - eduweb (en-US). Retrieved on 2024-12-27.