Fati Abubakar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fati Abubakar
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaAbubakar Dezie
Ebe ọmụmụMaiduguri Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Hausa Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto, nurse, humanitarian, onye nta akụkọ Dezie
Fati Abubakar
Obodo Naijiria
Ọrụ Onye na-ese foto

Fati Abubakar bụ onye Naijiria na- agbasa ozi site na foto na idekọ kwa foto.

Ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Abubakar ma zụlite kwa ya na Maiduguri, nke Nigeria. [1] [2]

Ebipụtala ọrụ ya na New York Times, CNN Afrịka BBC na Voice of America . [3] Ọ na-arụ ọrụ n'ụzọ bụ isi n'ịdekọ ihe ọjọọ dị na Borno, gụnyere ọgụ Boko Haram . O nwere oru ngo a na-akpo Bits of Borno. [3] [4] [5]

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Fati Abubakar. africasacountry.com. Retrieved on 20 April 2019.
  2. (26 October 2016) "'She has been our family's lifeline'". Nursing Standard 31 (9): 65. DOI:10.7748/ns.31.9.65.s48. ISSN 0029-6570. PMID 27787168. 
  3. 3.0 3.1 LagosPhoto | International art festival of photography in Nigeria. LagosPhoto. Retrieved on 20 April 2019.
  4. About. Bits of Borno. Archived from the original on 11 November 2020. Retrieved on 20 April 2019.
  5. Women in war zones: Shooting the frontline when you're not a middle class man. Huck Magazine (19 October 2018). Retrieved on 20 April 2019.