Gaa na ọdịnaya

Fatima Mohammed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fatima Mohammed
A mụrụ ya
Fatima
Nọvemba 24, 1999 (afọ 26)  
Maiduguri


Ụmụ amaala Onye Naijiria
Ọrụ Onye na-eme ihe nkiri
Afọ ndị ọ na-arụsi ọrụ ike  ugbu a
A maara ya maka  Princess Sangaya na Mai Martaba

Fatima Mohammed (nke a na-akpọ Sangaya) bụ Onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-eme egwuregwu na ụlọ ọrụ ihe nkiri Kannywood .

Ndu mbido

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Fatima Mohammed n'ọnwa November 24, afọ 1999 na Maiduguri, Borno Steeti, Naijiria. Ya na ezinụlọ ya kwagara Abuja dị na Naịjirịa.

[1][2]

Fatima Mohammed gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Abuja, Naịjirịa mana o mechara laghachi na Borno Steeti iji dee Senior Secondary Certificate Examination (SSCE). [3]

Fatima Mohammed malitere ọrụ omee ya na ụlọ ọrụ ihe nkiri Kannywood n'afọ 2022, obere oge ka o si Borno steeti gaa Kano steeti .[1]

O meela ihe nkiri iri abụọ, ụfọdụ n'ime ha bụ:

  • Mai Martaba - mere dị ka Princess Sangaya[4]
  • Alaka
  • Rudani,
  • Gbuo Ya mere
  • Ụwa
  • Abokin Tafiya

Ihe nrite ndị a họpụtara

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ntinye aha maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma site na Africa Movie Academy Awards (AMAA) [1]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 I'm 1st Kannywood star with high budget movie of over N100m – Fatima Mohammad | Blueprint (en-US) (2024-10-25). Retrieved on 2025-08-24.
  2. ukarofi (2024-11-03). Yana daga cikin burina lashe Oscar Award – Fatima Sangaya (en-US). Manhaja – Blueprint Hausa version. Retrieved on 2025-08-24.
  3. "I never thought I would become an actress – Sangaya", Daily Trust. Retrieved on 2025-08-24. (in en-GB)
  4. Kannywood’s Most Expensive Movie ‘Mai Martaba’ Premieres (en). Nigeria Info, Let's Talk!. Retrieved on 2025-08-24.