Fatima Talba
Ọdịdị
Fatima Talba
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Fatima |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Jụn 1959 |
| Ebe ọmụmụ | Nangere |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Karai-Karai people, pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | legislator |
| Ebe obibi | Yobe steeti |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
Fatima Talba bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Yobe Steeti, Naijiria. Ọ bụ onye otu ụlọ ndị nnọchiteanya ugbu ma na-anọchite anya mpaghara Nangere / Potiskum na 10th National Assembly. Ọ bụ onye isi oche nke ndị omeiwu nwanyị nke National Assembly . [1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "How Hon Fatima Talba Is Reshaping Role of Women in Nigerian Politics". Desert Herald (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-10-31.
- ↑ "10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation". orderpaper.ng. Retrieved 2024-10-31.
Templeeti:Nigerian Senators of the 6th National AssemblyTempleeti:Nigerian Senators of the 10th National Assembly