Fatuma Ibrahim Ali
Ọdịdị
Fatuma Ibrahim Ali (Somali: Fadumo Cibraahiim Cali) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya.[1] Ọ bụbu Kọmishọna nke National Commission on Human Rights.[2] Ali bụ onye otu ọgbakọ nke iri na otu nke Kenya na-anọchite anya mpaghara Wajir. A họpụtara ya n'ọkwa ahụ na March 2013 na tiketi Orange Democratic Movement.[3] Ugbu a ọ bụ onye otu ọgbakọ nke anọ (2017–2022), nke ọgbakọ omebe iwu East Africa[4] na-anọchite anya Kenya. O sitere n'agbụrụ Somalia.