Felicia Bassey
Ọdịdị
Felicia Bassey | |
|---|---|
| Deputy Speaker of the Akwa Ibom State House of Assembly | |
| Constituency | Okobo State Constituency |
| Personal details | |
| Born | |
| Nationality | Nigerian |
| Occupation | Politician |
Felicia Bassey bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Akwa Ibom Steeti Ụlọ Mgbakọ, na-anọchite anya Okobo Steeti Constituency. Ọ nọkwa n'ọkwa osote onye isi oche nke Akwa Ibom Steeti Ụlọ Mgbakọ[1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Anthony, Lovina (2021-02-20). "2023: Only female president can change Nigeria - Akwa Deputy Speaker, Bassey". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-01-05.
- ↑ "Why Akwa Ibom 'll remain PDP state –Felicia Bassey Archives". The Sun Nigeria (in Bekee). Retrieved 2025-01-05.